damnlyrics.com

Anya Neebi Updated

Anya Nele obi o

Anya Jehovah

Anya nahu n'ihe ahu n'ochichiri ehya

Anya nele uwa

Mgbe inele uwa

Ihe ndia nile inayo

Hapughi ijugi anya, hapughi iri gi onu

Hapughi iju ganya, gi onye mazuru ihe dum

onodu uwa apughi iju gi anya, hapughi iri gi onu

n'onodu obula, Jehovah mara ihe o n'eme

Anya nahu n'ihe ahu n'ochichiri ehya

Trumpet

Mgbe inele uwa

Ihe ndia nile inayo

Hapughi ijugi anya, hapughi iri gi onu

Imere ihe dum, n'otutum ga na eso gi

Emesia ndiro manye ya aka

Okwa ebe ikuru oka la

Ekwensu we ga tinye ya

Gini ka ga eme uwa?

Anyi ga eso unu la?

Kobu anyi ghara unu laba

Bia nyetu ntuziaka gi o

Lyrics Submitted by Ifeanyi Joseph arinze

Enjoy the lyrics !!!