damnlyrics.com

Ekele

Ekele By Uju Anachebe

Ekele, Nne obi oma,

anyi ekele Vejin Maria

Nne muru Jesu Onye Nzoputa

Anyi ekele Gi maka n’muru nwa ka nwa

Ekele o

Chorus

Ekele, Nne obi oma,

(Ezi Nne di mma)

Anyi ekele Vejin Maria

(anyi ekeleo)

Nne muru Jesu Onye Nzoputa

(nara ekele mo, nara ekele …)

Anyi ekele Gi maka n’muru nwa ka nwa

Ekele, Nne obi oma, (Nne m ji eme onu)

Anyi ekele Vejin Maria (Nne m ji eme onu)

Nne muru Jesu Onye Nzoputa

(Nara ekele mooo…)

Anyi ekele Gi maka n’muru nwa ka nwa

1. Anyi ekele ezi Nne m Maria

I muru Jesu onye m ji eme onu.

Anyi n’ekele Gi n’imuru Onye Nzoputa,

nara ekele anyi Mama m I muru Nwa ka nwa. ekeleo

Chorus

2. Ezi Nne, Ezi Nne m Maria

I muru Jesu Nwa ora nile.

Anyi n’ekele Gi n’imuru Onye Nzoputa,

nara ekele o Mama m I muru Nwa ka nwa.

Ka anyi kelenu Ya.

Ka anyi jee kele Ya

Ka anyi kelenu Ya “ “

Onye ogbugbo ndi njo “

Nne nke Nzuko “

Nne nke Onye okike “

Nne n’enweghi atu “

Ka anyi jee kele Meri,

ka anyi jee kele Ezenwanyi aah,

Nne Kristi Ezi Nne di mma

Aga m ekele Gi maka n’Ikwesiri ekele.

ka anyi kelenu Ya.

Ka anyi jee kele Ya

Ka anyi kelenu Ya “ “

Onye ogbugbo ndi njo “

Nne nke Nzuko “

Nne nke Onye okike “

Nne n’enweghi atu “

HAIL MOTHER MARY

Hail ......Mother Mary

Hail .......full of Grace

Hail ......Mother Mary

Hail .......full of Grace (Hail Mary)

Hail ......Mother Mary

Hail .......full of Grace

Hail ......Mother Mary

Hail .......full of Grace

1. Hail Mary full of Grace, the Lord is with You

You are blessed among all women

blessed is Jesus the fruit of Thy womb. (Hail Mary)

Hail ......Mother Mary

Hail .......full of Grace

Hail ......Mother Mary

Hail .......full of Grace

Then sing in background

Recite Who is She that cometh forth as the morning,

rising fair as the moon, bright as the sun, terrible as an army set in battle array .

Hail Mary

Hail ......Mother Mary

Hail .......full of Grace

Hail ......Mother Mary

Hail .......full of Grace

The Queen of Heaven

1. You are my sweet Mother

the woman I cherish so much

Chorus Mother Mary --the Queen of heaven ...

Mother Mary your are the queen of heaven.

Mary you are the Most blessed

Virgin Mary you are the Queen of heaven

2. I’ll honor you my mother everyday of my life

Chorus

3. Ever sinless Virgin

Gate of heavenly rest

Chorus

4. I will love you my mother

God’s own Mother blessed

Chorus

EZENWANYI NKE ELIGWE

1. Ezigbo Nne Maria, Ezenwanyi nke eligwe

Chorus: Maria mama Ezenwayi nke eligwe

Maria, Mama ekwela ka anyi laa niyi.

Mama, Ezenwayi nke eligwe

Vejin Meri ekwela k’ umu Gi laa niyi

Chorus

2. Cheta n’ibu Ezi Nne

onye mara mkpa umu Ya

Chorus

3. Ezi Nne kurunu anyi

kugara anyi nwa Gi Jesu

Chorus

4. Ihe nke kpakpando

O Nne nso nke Chukwu

Chorus

MARIA EDEREWO JIMJIM

Chorus

Maria ederewo jimjim ...Maria ederewo jimjim

Afo muru Jesu ederewo jimjim “

Ugegbe ezinulo ederewo jimjim “

Nne n’enweghi atu ederewo jimjim “

Nne obi ebere ederewo jimjim “

1. Maria ederewo jimjim,

Afo muru Jesu ederewo jimjim,

Ugbo nke agba ederewo jimjim,

Ezi Nne m I derewo jimjim

Chorus

2. Ezi nne Mary Nne bu so ihunanya,

uwa nile kele Gi maka n’iderewo jimjim

Chorus

3. Nne nso Chukwu, Nwanyi n’aluro alu

Nwanyi obi oma, Mama m I derewo jimjim

Chorus

4. Nne muru Jesu mo Nne n’amuke amuke

anyi n’efere Gi aka ekele maka na I derewo jimjim

Chorus

Enjoy the lyrics !!!