damnlyrics.com

Ekwe

Mneanya n'aka nni nekwe Ekwe k'ona-abia

Mneanya n'aka ekpe nekwe Ekwe k'ona-abia

Ebe njelu Ekwe ejee gwanum ihe mga-eme

Umu uwa gbatanuo gwanum ihe mga-eme

Ekwe ejim gi ugwuooo?

Ejim gi ugwo?

Ekwe!

Ekwe mgbadike, ekwe

Ekwe a noolu m onwe m i jelu bia

A noolu m onwe m i jelu bia

I wee bulu akpa ego wee bia

I wee dokwasi m ya n'ukwu

I wee nayo m mwee ju

I wee n'ebe akwa

I n'ebe akwa onye n'eti gi ekwe

Ekwe mgbadike, ekwe

Onye ifem na-ewo iwe ya biko wegbuo ya

Osukosu nwamkpi ya biko sugbuo ya

Seelense.

Lyrics Submitted by Ik Cino Otti

Enjoy the lyrics !!!