damnlyrics.com

Ka Hara Bu Ndi Nara Ya

Amara m na ogadika olu ebube

Mgbe ezi chukwu ga enye anyi ihe ruru anyi

Mgbe ezi chukwu ga enye anyi ihe ruru anyi

Ama wuom na ogadika olu ebube

O ga je eri awo ya ri kwa nke chi wuru ewu

(Ri kwa nke chi wuru ewu, ri kwa nke chi wuru ewu )

Akpo ya ori ewo ya ele mazie anya za

Onye na eri awo ya ri kwa nke chi goziri agozi

Ri kwa nke chi gburu

Ri kwa nke chi nyere

Ohuru si na ya ahuhi obu ya ka ikpe mara

Ohuru si na ya ahuhi obu onye uche ajuru aju

(Obu onye uche ajuru aju )

Ori ri si na ya erihi ri kwa nke chi nyere

(Ri kwa nke chi nyere, ri kwa nke chi nyere )

Ri kwa nke chi nyere

Ri kwa nke chi goziri agozi

Ogadika olu ebube

Mgbe ezi chukwu ga enye anyi ihe anyi n' ario

Mgbe ezi chukwu ga enye anyi ihe ruru anyi

Ama wuom na ogadika olu ebube

Ezi nwa nne ata mu la

Ezi chukwu ga enye anyi ihe anyi na ario

(ezi nwa nne ata mu la)

Ezi chukwu ga enye anyi ihe ruru anyi

(ezi nwa nne ata mu la)

Ama wuom na ogadika olu ebube

Anyi ekwe re wuo na oge chukwu ka nma

Anyi gbasia likalika uche chukwu ga eme

Onye na eri awo ya ri kwa nke chi goziri agozi

Ri kwa nke chi gburu

Ri kwa nke chi nyere

Ogadika olu ebube

Mgbe ezi chukwu ga enye anyi ihe ruru anyi

Mgbe ezi chukwu ga enye anyi ihe ruru anyi

Ama wuom na ogadika olu ebube

Lyrics Submitted by Ubah chinenye precious

Enjoy the lyrics !!!