damnlyrics.com

Tolerance (Eleta Aghara)

Onye mejọrọ gbaghara ọ, onye mejọrọ gbaghara m ịnụ na, ihe imere m na elu uwa lee, aga m agbaghara gị o, na ọ dịghị onye omume ya kasị mma. Ị chọọ ka mụ na gị dị na mma, enyochazila ọmume muo, na agaghị m enyocha nke gị na ụtọ bụ eleta aghara, na eleta aghara ya bụ ụtọ, onye e mejọrọ ya ghara na ụtọ bụ eleta aghara. Ọyi na Ọyi na ebi ọfuma bụ eleta aghara. Nwanyị na ndị ya na ebi ọfuma, eleta aghara, obodo na adị na udo, eleta aghara, eleta aghara, ụwa bụ eleta aghara

Lyrics Submitted by obiohadivine834@gmail.com

Enjoy the lyrics !!!