damnlyrics.com

Ubanese Vol. 1

(Instrumentals) Uba na enye nsogbu aku bu iro ubanese ufodu rere akonuche re mgboro onwe ha

Nihi obu ego na achie Na Uwa ndu onye we Anyi jiri

Si anyi ahu na ego n'anya maka aru na eme mgbe ego

na achi aruru niile di iche iche me na ala anyi

Adii mma ihunanya ego.....obu ya bu mgborogwu ya

Mgborogwu gbue gbue gbue mgbuo gi odighi ihe ha eme ntugodi bomb agaghi ekpe ya ekpe. Ego ka ikpe mara.. Instrumental::

Lyrics Submitted by Abah Celestine Onyeka

Enjoy the lyrics !!!