damnlyrics.com

Uwa Bu Ahia

Obim Sara mbara ito onye nwe anyi

Obim Sara mbara ito yaa

Messiah nuru onu m Zara mu ekpere

mgbe oge ruru akwa mgbochi wee keewa

O Zara mu ekpere

Uwa bu ahia

Onye biara uwa cheta onye kere ya

Ahia zuchaa wuruwuru ogbasa

Ka anyi cheta na nwa nke mmadu bu ulo

Jehova kpuchara kunye ya ume

O wee buru onye e kere eke

Ulo akpuru puru Ida waa

Jehova were ume okunyere mmadu anwuo

Oburu onye nwuru anwu

Uwa bu ahia

Onye biara uwa Mara ihe aturu gi

Ahia zuchaa wuruwuru ogbasaa

uwa efere nkuwa

John the Baptist n'ulo nkporo juru ajuju

Ajuju n’egosi ida Mba okwukwe

Owute chukwu

Nime ndum Nile

Agam n'eto ya chim nwe mmeri

Onye iro apughi iri otito na ndu mu o

Lee Paul na Silas, ha ji Ibu abu nwe mmeri

Jehova nye ha mmeri

Jesus wee nye ha mmeri

Nime ndu Nile

Agam n'eto ya, chim nwe mmeri

Muo nso puru ime onodu ogbanwe

Uwa bu ahia

Ya bu ije enu uwa bu Ahia mgbede

Ahia zuchaa wuruwuru ogbasaa

uwu efere nkuwa

Uwa bu ahia

Ije enu uwa o yiri ebe abiara egwu

Ozuchaa wuruwuru ogbasa

Messiah ji ndu nukwa onu m

Gbawara ya egwu

Muo ya puru ime onodu ogbanwe

Kuwara ya aka

Guzoro fufere ya aka, Ibu onye ngozi

Mgbe oge ruru onodu agbanwe, Gbawara ya egwu

Obi m Sara mbara ito onye nwe anyi

Obu ya mere ndi ufodu ocha

Kee ndi ufodu oji

Omee otutu ha di mkpu-mkpu ufodu Kara ogologo

Nani ya Mataram ihe oji di otua

Inwere ajuju?

Ulo akpuru atu n'eku ume inwere ajuju?

Ihe kpatara o ji di otua

Inwere nkwuwa okwu?

Uwa bu ahia

Ya bu ije enu uwa oyi gi ebe abiara egwu

O zuchaa wuruwuru ogbasa

Ulo akpuru akpu n'eme iyanga

Ulo akpuru akpu puru Ida waa, efere nkuwa

Ulo akpuru akpu n'eku ume, imara na chukwu?

Onye kechara gi kunye gi ume, efere nkuwa

Uwa bu ahia

Ya bu ije enu uwa bu ahia mgbede

Ahia zuchaa wuruwuru ogbasa

(Fades out)

Lyrics Submitted by Jasper Ndidigwe

Enjoy the lyrics !!!