damnlyrics.com

Bia nye Chukwu ezi ekele, Onwu, Ihe ndia di njo

Verse 1

Bia Nye Chukwu Ezi ekele

N'ime ulo ya

Okwesiri inye ekele

N'ime ulo ya

Bia nenye ya Ezi ekele

Umu ya Nye ekele

Ndi ya Nye ekele

N'ime ulo ya

Chorus

Ka ayi Nye ya Ezi ekele

N'ime ulo ya

K'enye nna ayi Ezi ekele

N'ime ulo ya

Okwesiri inye ekele

N'ime ulo ya

N'ihi onyinye na ngozi

Niile nke ndu.

VERSE 2

N'ihi ji, k'enye ekele

N'ime ulo ya

N'ihi ede, Nye ekele

N'ime ulo ya

N'ihi nri, k'enye ekele

N'ihi Akwa Nye ekele

N'ihi uwe, Nye ekele

N'ime ulo ya

Chorus

Ka ayi Nye ya Ezi ekele

N'ime ulo ya

K'enye nna ayi Ezi ekele

N'ime ulo ya

Okwesiri inye ekele

N'ime ulo ya

N'ihi onyinye na ngozi

Niile nke ndu.

Verse 3

N'ihi Nne, k'enye ekele

N'ime ulo ya

N'ihi Nna, k'enye ekele

N'ime ulo ya

N'ihi Nwa k'enye ekele,

N'ihi ikwu, Nye ekele

N'ihi Ibe, Nye ekele

N'ime ulo ya

Chorus

Ka ayi Nye ya Ezi ekele

N'ime ulo ya

K'enye nna ayi Ezi ekele

N'ime ulo ya

Okwesiri inye ekele

N'ime ulo ya

N'ihi onyinye na ngozi

Niile nke ndu.

Verse 4

N'ihi enyi, Nye ekele

N'ime ulo ya

N'ihi ogo, Nye ekele

N'ime ulo ya

N'ihi nwunye, nye ekele

N'ihi di, Nye ekele

N'ihi Nwa, Nye ekele

N'ime ulo ya

Chorus

Ka ayi Nye ya Ezi ekele

N'ime ulo ya

K'enye nna ayi Ezi ekele

N'ime ulo ya

Okwesiri inye ekele

N'ime ulo ya

N'ihi onyinye na ngozi

Niile nke ndu.

Verse 5

Umunna bia Nye ekele

N'ime ulo ya

Odigh ihe k'ekele

N'ime ulo ya

Umu chuku Nye ekele

N'ihi udo, Nye ekele

N'ihi ndu Nye ekele

N'ime ulo ya

Chorus

Ka ayi Nye ya Ezi ekele

N'ime ulo ya

K'enye nna ayi Ezi ekele

N'ime ulo ya

Okwesiri inye ekele

N'ime ulo ya

N'ihi onyinye na ngozi

Niile nke ndu.

Lyrics Submitted by Izuchukwu Ashock Jnr Onuoha

Enjoy the lyrics !!!