damnlyrics.com

Chebem Nna (Protect Me Lord) [English]

1. Miri nke ndu na ezosi ike

Ufufe nke ndu n’efesi ike

Ebili mmiri na amaghari

Juputara n’ebe nile n’uwa

Chorus:

Chebe muo Chebe nwa gi

Chebe muo chebe nwa gi

Chebe muo chebe nwa gi

Chebe muo Nna

Kam ama na-njo Nna Chebe nwa gi

2. Ekwensu dika oke odum

Nke na-agbo uja nke iwe di

N’ejeghari na ebe dum

N’achosike onye ona elomi

3. Ndi isi nke uwa na ndi ike

Ndi di ako na ndi mara ihe

Ndi a n’eziputa onwe ha

n’ahu ndi onodu ha di ala

Lyrics Submitted by Kelechi Opara

Enjoy the lyrics !!!