Ibu Jehovah - The Dynamites
| Page format: |
Ibu Jehovah Lyrics
Ebube GI n'eru ka-osimiri
GI one Mmuojoo na-anu onu yaaaa
Igweeee,igweeee
Onye kere igwe kee uwa
Amama amasi amasiiii
Nkume ji isi ndu mu ooooo
Onye Omaaaa
Idi eluooooo, idi elu oooo oooo
Ah ah haaaaaaa
Oji Obara akpu nwa n'afoooo
Anya n'ele uwaaa, Anya n'ele uwaaaa
Mmmmmmmmmmm
Anya Anyi huru idimmaaa giii
Imeela, imeelaaaaa
Akpatoyi wuo anyi n'aruuuuu
Anyi wee makwa jijijiii
Chi kere ihe niile ma onweghi onye kere ya
I zuru oke n'ihe niile
Ma Muo ma Iheeee
Ah ah ahaaaaa, ah ah ahaaaaaa
Onye kere eluigwe kee uwaaaa
Mmmmmmmmmmm
Spoken Word:
How great are God's Riches
How Big are His Wisdom and Knowledge
Who can explain His Decisions
Who Can understand His Ways
Jehovah Omere Ebele
IBU Jehovah nke n'adighi agbanwe
IBU Jehovah nke na-enweghi obi ojoo
IBU Jehovah odighi onye dika gii
IBU Jehovah rueee Echi
IBU Jehovah igwe n'achi mgbe niile
IBU Jehovah nke n'adighi agba osooo
N'ime mkpagbu I na ano umu GI nsooo
IBU Jehovah rueee Echiiii
Mmadu n'ekwe nkwa gbaa oso
Mmadu n'ekwe nkwa ya ezoo ahaaaaaa
IBU Jehovah odighi onye dika GI
IBU Jehovah rueee Echi
Mmadu na-aghagha
Mmadu n'ekwe nkwa okwu ugha
Mmadu na-aghagha
Mmadu n'ekwe nkwa ya ezoo
IBU Jehovah odighi onye dika GI
IBU Jehovah rueee Echiiiiii {2x}
Lyrics Submitted by QUEEN BRAND
