damnlyrics.com

Nwa Oge Nta (A Little While) [English]

Uto Nke uwa nka, ilu Nke uwa nka

Ekwore nk'uwa nka, emu Nke uwa nka

Nw'oge nta, nw'oge nta ha na ano gide

Nw'oge nta, nw'oge nta, nw'oge nta, nw'oge nta

Nw'oge nta, nw'oge nta ka ih'uto na ih'ilu Nke

Uwa nka na no gide.

Enjoy the lyrics !!!