Ogadika Olu Ebube - Rev. Patty Obassey



     
Page format: Left Center Right
Direct link:
BB code:
Embed:

Ogadika Olu Ebube Lyrics


Amara m n'oga di Ka Olu Ebube , mgbe Ezi Chukwu ga enye anyi ihe ruru anyi, mgbe ezi Chukwu ga enye anyi ihe ruru anyi, A ma wom na, o ga di ka olu ebube . Oga jere iri awo, ya rikwa nke Chi gburu egbu. Akpo gi ori awo, gi elema zi' anya za; Onye na eri awo, ya rikwa nke Chi goziri agozi, rikwa nke Chi guru, rikwa nke Chi nyere. Anyi ekwere wo na Oge Chukwu ka nma, Oge Chukwu ruo, mgbidi n'ile a dasi sia; Oge Chikwu ruo, akwa mgbochi ekewa, a ma wom na Oga di ka Olu Ebube .( insrumentals) 2. O huru si na ya ahughi, bu ya k'ikpe mara; O nuru si na ya anughi, bu onye nke a juru aju; O riri si na ya erighi, rikwa nke Chi nyere, rikwa nke Chi nyere, rikwa nke Chinyere. O ga di ka Olu Ebube, mgbe ezi Chukwu, ga enye anyi ihe anyi na ayo; mgbe ezi chukwu, ga enye anyi ihe anyi, ama wom na, o ga di ka Olu Ebube . Ezi nwanne atamula, 2x; ezi Chukwu ga enye anyi ihe anyi na ayo; Ezi Chukwu, ga enye anyi ihe ruru anyi, a mawom na, o ga di ka Olu Ebube . Anyi ekwere wo na Oge Chukwu ka Nma; anyi gbasia niga niga Uche Chukwu g'eme; Onye n'eri awo, ya rikwa nke Chi goziri agozi, rikwa nke Chi gburu, rikwa nke Chi nyere. Anyi ekwere wo na Oge Chukwu ka nma; Oge Chukwu ruo, mgbidi nile Ada si sia, Oge Chukwu ruo, akwa mgbochi ekewa, a ma won na, o ga di ka Olu Ebube.
Lyrics Submitted by David Adigwe

Enjoy the lyrics !!!