Jesus Aha Na Atom Uto - Folorunso Obilana



     
Page format: Left Center Right
Direct link:
BB code:
Embed:

Jesus Aha Na Atom Uto Lyrics


Refrain :
Jesus aha na-ato muto
Jesus aha na-ato muto
Jesus aha kachasi ebube, site n’ugwu rue na ndida
Jesus aha gi di uto
Jesus, Jesus
Jesus aha kachasi ebube, na-enye ndu (ndu ebighebi)
Ihunanya nke Jesus, Ihunanya
nke Jesus, Ihunanya nke Jesus,
eweghi mgbanwe obula, Ihunanya
– Ihunanya – Ihunanya – Ihunanya,
Ihunanya nke Jesus n’adigide O.
N’ime mkpagbu nile, n’ime
ahuhu m n’ile, n’ime nsogbu m
nile Jesus na-azoputa m. O bu
Jesus, O bu Jesus, obu Jesus
n’azoputa m o, nzoputa nke Jesus

N’adigide O.
Jesus nwuru n’ihi m, Jesus
nwuru n’ ihim, Jesus nwuru
n’ihi m, n’elu obe, onyenwe m,
Jesus wee nwuo n’ihi m, n’elu
obe k’onuwuru na calvary.
Lyrics Submitted by Maduka Vick

Enjoy the lyrics !!!