Kanayo Chukwu - Goddy Ezike
| Page format: |
Kanayo Chukwu Lyrics
oh chukwu nna
onye bina enuigwe, ogodo ya na akpuna ani
gi bu eze nke ndi bu eze
nna nke ndi bu nna
nani gi bu onye m kwesiri igburu ikpere na ana
gi bu chineke nke ndi di ndu
ma gi ekpee ikpe ndi di ndu na ndi nwuru anwu
na otu mgbe
nna mere anyi amara na ndu
ekwena ka anyi to na njo, ka amara were rienne
gosi anyi uzo gi, na ihi jesus christ bu onye mgbaputa anyi
AMEENNNN
ima nke onye adana eme na enu uwa ya na ayonu chukwu
ihe nini onye adana eme na enuwa ya yobanu chukwu oh
ima nke onye adana eme na enu uwa ya na ayonu chukwu
ihe nini onye adana eme na enuwa ya yobanu chukwu
maka onye sopuru nna oh, na oga anata ngozi papa
onye sopuru nna oh, na oga anata ngozi papa
papa eze nke ndi bu eze oh
papa nna nke ndi bu nna oh
papa dinwenu nke ndi bu dinwenu
papa mmuo nke kasi mmuo nine
papa onye ana ekpesialu ogwu
ewo umu uwa oh, obu onye na onye nwere ikpe
si obu onye ma eme, obu onye na onye nwere ikpe
nezie nunu na ime njo ka amuru anyi oh
ekwensu bu onye onwunwa oh
Adam na eve ebuta njo ekere uwa dobe
unu afugo, na nnupu isi na obu njo
ehh uwa bu ana eme ana ayo eze olisa oh
uwa bu ana eme ana ayo chukwu
ehh uwa bu onye noru nya yoba chukwu oh
ehh uwa bu ana eme ana ayo chukwu
ehh uwa bu ana eme ana ayo eze olisa oh
uwa bu onye noru nya yoba chukwu oh
na ndu chukwu laru mmadu aburo maka omume mmadu
na ndu chukwu laru mmadu aburo maka omume mmadu
na ndu chukwu laru mmadu aburo maka omume mmadu
na obu nosoru chi, na obu nosoru chukwu
si obu onye ma eme, obu onye na onye nwere ikpe
obu onye ma eme, obu onye na onye nwere ikpe
ekwensu bu onye onwunwa oh
na ime njo ka amuru anyi oh
Adam na eve ebuta njo ekere uwa dobe
unu afugo, na nnupu isi na obu njo
ehh uwa bu ana eme ana ayo chukwu
ehh uwa bu ana eme ana ayo eze olisa oh
ehh uwa bu ana eme ana ayo chukwu
ehh uwa bu ana eme ana ayo chukwu
ehh uwa bu ana eme ana ayo eze olisa oh
ehh uwa bu onye noru nya yoba chukwu oh
na ndu chukwu laru mmadu aburo maka omume mmadu
na ndu chukwu laru mmadu aburo maka omume mmadu
nke ma nke onye adana eme na enu uwa ya na ayonu chukwu
ihe nini onye adana eme na enuwa ya yobanu chukwu
maka onye sopuru nna oh, na oga anata ngozi papa
si onye sopuru nna oh, na oga anata ngozi papa
papa eze nke ndi bu eze oh
papa nna nke ndi bu nna oh
papa dinwenu nke ndi bu dinwenu
papa mmuo nke kasi mmuo nine
papa onye ana ekpesialu ogwu
ewo umu uwa oh, si obu onye na onye nwere ikpe
si obu onye ma eme, obu onye na onye nwere ikpe
onye ma eme si obu onye na onye nwere ikpe
na ndu chukwu laru mmadu aburo maka omume mmadu
na ndu chukwu laru mmadu aburo maka omume mmadu
na ndu chukwu laru mmadu aburo maka omume mmadu
na obu nosoru chi, na obu nosoru chukwu
nezie nunu na ime njo ka amuru anyi oh
ekwensu bu onye onwunwa oh
Adam na eve ebuta njo ekere uwa dobe
unu afugo, na nnupu isi na obu njo
na ndu chukwu laru mmadu aburo maka omume mmadu
na ndu chukwu laru mmadu aburo maka omume mmadu
na obu nosoru chi, si obu onye ma eme
obu onye na onye nwere ikpe
si obu onye ma eme
nezie nunu na ime njo ka amuru anyi oh
nke ma nke onye adana eme na enu uwa ya yobanu chukwu
ihe nini onye adana eme na enuwa ya na ayonu chukwu
nke ma nke onye adana eme na enu uwa ya yobanu chukwu
ihe nini onye adana eme na enuwa ya na ayonu chukwu
maka onye sopuru nna oh, na oga anata ngozi papa
onye sopuru nna oh, na oga anata ngozi papa
papa nna nke ndi bu nna oh
papa eze nke ndi bu eze oh
papa dinwenu nke ndi bu dinwenu
papa mmuo nke kasi mmuo nine
papa eze ana ekpesialu ogwu
ewo umu uwa oh, si obu onye na onye nwere ikpe
na ndu chukwu laru mmadu aburo maka omume mmadu
na obu nosoru chi, si obu onye ma eme
nezie nunu na ime njo ka amuru anyi oh
ekwensu bu onye onwunwa oh
Adam na eve ebuta njo ekere uwa dobe
unu afugo, na nnupu isi na obu njo
eheee umu uwa o, uwa bu ana eme ana ayo chukwu
eheee uwa bu ana eme ana ayo eze olisa oh
eheee uwa bu ana eme ana ayo chukwu
eheee uwa bu ana eme ana ayo eze olisa oh
eheee uwa bu onye nodu nya yoba chukwu oh
eheee uwa bu ana eme ana ayo eze olisa oh
eheee uwa bu onye nodu nya yoba chukwu oh
eheee uwa bu ana eme ana ayo eze olisa oh
Lyrics Submitted by Chidi Patrick Ekechukwu