DamnLyrics - The center provides all the lyrics

Uche Chukwu Mee - Paulson Kalu



     
Page format: Left Center Right
Direct link:
BB code:
Embed:

Uche Chukwu Mee Lyrics


Ka anyi kpebe nu ekpere ka uche chukwu mee
uche chukwu mee na uwa oga adiri anyi mmaa
mana oburuzie uche mmadu aru ye eme
ka anyi kpesie nu ekpere ike ka uche chukwu mee
olisa eburu uwa doo uche gi oh
nna bikozinu ka uche gi mee
onye nwetazie ego omebe ka obu chukwu
ofuzie nwa ogbenye onye ye so mkpari
unu afugo uche mmadu ka oya esi mee
nnya bu nu ka anyi yoba ka uche chukwu mee
chukwu nna biko nuru onu anyi oh
ka uche chukwu mee
nekene nu ufu anya ekworo na anwa ukwu
chukwu kere uwa aburo ka osi wecho
ochucho chukwu bu ka odiri anyi ncha mma

ka anyi ncha biri na udo na ifunanya
bikozienu ka anyi yoba onyenwe anyi
ka anyi kpebe nu ekpere ka uche chukwu mee
nna bikozienu uche yii oh
Lyrics Submitted by Chidi Patrick Ekechukwu

Enjoy the lyrics !!!

Igbo culture
There are also other notable Highlife artists of igbo extract, like the Mike Ejeagha, Paulson Kalu, Ali Chukwuma, Ozoemena Nwa Nsugbe. ...

Paulson Kalu on Last.fm.


User-contributed text is available under the Creative Commons By-SA License and may also be available under the GNU FDL.

View All

Paulson Kalu